Hebrews 1:13

13O nweela mmụọ ozi ọbụla ọ sịrị,

“Nọdụ ala nʼaka nri m
ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị
ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị” a?
Copyright information for IboBIU